Translations:How to contribute/46/ig
Appearance
I nwere ịhụnanya ka ana emepụta sọfụtụwee kọmputa n'ụdị onye ọbụla nwèrè ike imegharị ya nakwa n'ebe ndị niile na-etinye aka n'imepụta ụdị sọfụtụwee a nọ? I na-enwe mmasị na sọfụtụwee a kpọrọ MediaWiki, nke ọzọ a kpọrọ [$wp Wikipedia], maọbụ na webụsaịtị ọzọ ndị [$wm Wikimedia] nwere?